Jeremaya 48:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa. Luk 5:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ dịghị onye ọ bụla nke ṅụrụ mmanya ochie nke na-achọ nke ọhụrụ; n’ihi na ọ na-asị, ‘Nke ochie+ ahụ dị mma.’”
11 Ndị Moab tụsaara ahụ́ kemgbe ha bụ ụmụaka,+ ha nọ jụụ dị ka ikè mmanya.+ E sitụbeghị n’otu ite wụnye ha n’ite ọzọ, a dọrọtụbeghị ha n’agha. Ọ bụ ya mere ha ka ji nwee ụtọ ha, ísìsì ha agbanwebeghịkwa.
39 Ọ dịghị onye ọ bụla nke ṅụrụ mmanya ochie nke na-achọ nke ọhụrụ; n’ihi na ọ na-asị, ‘Nke ochie+ ahụ dị mma.’”