Ezikiel 34:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Osisi ndị dị n’ọhịa ga-amị mkpụrụ,+ ala ha ga-emepụtakwa ihe nke ọma,+ ha ga-anọkwa n’ala ha n’obi iru ala.+ Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m gbajiri osisi yok+ ha wee napụta ha n’aka ndị ji ha na-agba ohu.+ Ezikiel 36:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eme ka mkpụrụ osisi hie nne, meekwa ka ihe ala mepụtara dị ọtụtụ, ka unu wee ghara ịnata nkọcha ọzọ n’etiti mba dị iche iche n’ihi ụnwụ.+
27 Osisi ndị dị n’ọhịa ga-amị mkpụrụ,+ ala ha ga-emepụtakwa ihe nke ọma,+ ha ga-anọkwa n’ala ha n’obi iru ala.+ Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova mgbe m gbajiri osisi yok+ ha wee napụta ha n’aka ndị ji ha na-agba ohu.+
30 M ga-eme ka mkpụrụ osisi hie nne, meekwa ka ihe ala mepụtara dị ọtụtụ, ka unu wee ghara ịnata nkọcha ọzọ n’etiti mba dị iche iche n’ihi ụnwụ.+