Abụ Ọma 85:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova ga-enyekwa ihe dị mma,+Ala anyị ga-emepụta ihe nke ọma.+ Ezikiel 36:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 M ga-eme ka mkpụrụ osisi hie nne, meekwa ka ihe ala mepụtara dị ọtụtụ, ka unu wee ghara ịnata nkọcha ọzọ n’etiti mba dị iche iche n’ihi ụnwụ.+
30 M ga-eme ka mkpụrụ osisi hie nne, meekwa ka ihe ala mepụtara dị ọtụtụ, ka unu wee ghara ịnata nkọcha ọzọ n’etiti mba dị iche iche n’ihi ụnwụ.+