Abụ Ọma 67:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ala ga-emepụta ihe nke ọma;+Chineke bụ́ Chineke anyị ga-agọzi anyị.+ Abụ Ọma 85:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova ga-enyekwa ihe dị mma,+Ala anyị ga-emepụta ihe nke ọma.+ Zekaraya 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ‘N’ihi na a ga-enwe mkpụrụ udo;+ osisi vaịn ga-amị mkpụrụ,+ ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa;+ m ga-emekwa ka ndị fọdụrụ+ ná ndị a nweta ihe a niile.+
12 ‘N’ihi na a ga-enwe mkpụrụ udo;+ osisi vaịn ga-amị mkpụrụ,+ ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa;+ m ga-emekwa ka ndị fọdụrụ+ ná ndị a nweta ihe a niile.+