Zekaraya 8:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na a ga-agha mkpụrụ udo. Osisi vaịn ga-amị mkpụrụ ya. Ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa. M ga-eme ka ndị fọrọ ná ndị a nweta ihe a niile.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 8:12 Ụlọ Nche,4/15/2006, p. 26-271/1/1996, p. 19-20
12 N’ihi na a ga-agha mkpụrụ udo. Osisi vaịn ga-amị mkpụrụ ya. Ala ga-emepụta ihe,+ eluigwe ga-emekwa ka igirigi daa. M ga-eme ka ndị fọrọ ná ndị a nweta ihe a niile.+