7 Ha na-ebu ya n’ubu ha,+ ha na-eburu ya debe ka o guzoro n’ebe ọ ga-adị. Ọ naghị esi n’ebe o guzo apụ.+ Mmadụ na-etikukwa ya, ma ọ dịghị aza; ọ naghịkwa azọpụta onye ahụ n’ahụhụ ya.+
9 Unu abụla ndị e ji ozizi ọhụrụ dị iche iche bufuo;+ n’ihi na ọ dị mma isite n’obiọma na-erughịrị mmadụ mee ka obi sie mmadụ ike,+ ọ bụghị site n’ihe oriri,+ bụ́ nke na-ababereghị ndị na-etinye obi na ha uru.