Taịtọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ka ha ghara ịṅa ntị n’akụkọ ifo+ ndị Juu na ihe ndị mmadụ nyere n’iwu,+ ya bụ, ndị na-agbakụta eziokwu ahụ azụ.+ 2 Pita 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ee e, ọ bụghị site n’iso akụkọ ụgha+ e ji akọ chepụta ka anyị mere ka unu mata banyere ike na ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ kama ọ bụ site n’ịbụ ndị ji anya ha hụ ịdị ebube ya.+
14 ka ha ghara ịṅa ntị n’akụkọ ifo+ ndị Juu na ihe ndị mmadụ nyere n’iwu,+ ya bụ, ndị na-agbakụta eziokwu ahụ azụ.+
16 Ee e, ọ bụghị site n’iso akụkọ ụgha+ e ji akọ chepụta ka anyị mere ka unu mata banyere ike na ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ kama ọ bụ site n’ịbụ ndị ji anya ha hụ ịdị ebube ya.+