1 Timoti 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’usoro ọmụmụ, bụ́ ndị na-emesị bụrụ ihe efu,+ ndị na-ebutekwa ajụjụ ndị a na-emere nnyocha kama ịdị na-ekesa ihe ọ bụla si n’aka Chineke n’ihe banyere okwukwe.
4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’usoro ọmụmụ, bụ́ ndị na-emesị bụrụ ihe efu,+ ndị na-ebutekwa ajụjụ ndị a na-emere nnyocha kama ịdị na-ekesa ihe ọ bụla si n’aka Chineke n’ihe banyere okwukwe.