20 Timoti, chee ihe ahụ e nyefere n’aka gị nche,+ na-agbakụta okwu nzuzu ndị na-emerụ ihe dị nsọ azụ nakwa ihe ndị ahụ na-emegiderịta onwe ha nke a na-akpọ “ihe ọmụma” n’ụzọ ụgha.+
14 Na-echetara+ ha ihe ndị a, na-enye ha iwu+ dị ka onye àmà n’ihu Chineke,+ ka ha ghara ịlụ ọgụ banyere okwu,+ nke bụ́ ihe na-abaghị uru ma ọlị n’ihi na ọ na-ekpu okwukwe nke ndị nụrụ ya ihu.