1 Timoti 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’okwu gbasara usoro ọmụmụ dị iche iche. O nweghị uru ọ bụla ihe ndị a bara,+ kama, ihe ha na-akpata bụ ịrụ ụka na-enweghị isi. Ha esoghịkwa n’ihe Chineke ji eme ka okwukwe anyị sie ike. 1 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 16-184/1/1994, p. 30
4 ka ha gharakwa ịṅa ntị n’akụkọ ụgha+ nakwa n’okwu gbasara usoro ọmụmụ dị iche iche. O nweghị uru ọ bụla ihe ndị a bara,+ kama, ihe ha na-akpata bụ ịrụ ụka na-enweghị isi. Ha esoghịkwa n’ihe Chineke ji eme ka okwukwe anyị sie ike.