1 Timoti 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma jụ akụkọ ụgha+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, bụ́ ndị ndị agadi nwaanyị na-akọ. N’aka nke ọzọ, na-azụ onwe gị ka i wee bụrụ onye na-asọpụrụ Chineke.+ 2 Timoti 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ha ga-ewepụkwa ntị ha ka ha ghara ịnụ eziokwu ahụ, ebe a ga-eme ka ha chigharịa gewe akụkọ ụgha.+ Taịtọs 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 ka ha ghara ịṅa ntị n’akụkọ ifo+ ndị Juu na ihe ndị mmadụ nyere n’iwu,+ ya bụ, ndị na-agbakụta eziokwu ahụ azụ.+
7 Ma jụ akụkọ ụgha+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, bụ́ ndị ndị agadi nwaanyị na-akọ. N’aka nke ọzọ, na-azụ onwe gị ka i wee bụrụ onye na-asọpụrụ Chineke.+
14 ka ha ghara ịṅa ntị n’akụkọ ifo+ ndị Juu na ihe ndị mmadụ nyere n’iwu,+ ya bụ, ndị na-agbakụta eziokwu ahụ azụ.+