1 Timoti 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma jụ akụkọ ụgha+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, bụ́ ndị ndị agadi nwaanyị na-akọ. N’aka nke ọzọ, na-azụ onwe gị ka i wee bụrụ onye na-asọpụrụ Chineke.+ 2 Timoti 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ha ga-ewepụkwa ntị ha ka ha ghara ịnụ eziokwu ahụ, ebe a ga-eme ka ha chigharịa gewe akụkọ ụgha.+ 2 Pita 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ee e, ọ bụghị site n’iso akụkọ ụgha+ e ji akọ chepụta ka anyị mere ka unu mata banyere ike na ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ kama ọ bụ site n’ịbụ ndị ji anya ha hụ ịdị ebube ya.+
7 Ma jụ akụkọ ụgha+ ndị na-emerụ ihe dị nsọ, bụ́ ndị ndị agadi nwaanyị na-akọ. N’aka nke ọzọ, na-azụ onwe gị ka i wee bụrụ onye na-asọpụrụ Chineke.+
16 Ee e, ọ bụghị site n’iso akụkọ ụgha+ e ji akọ chepụta ka anyị mere ka unu mata banyere ike na ọnụnọ nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ kama ọ bụ site n’ịbụ ndị ji anya ha hụ ịdị ebube ya.+