1 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị Ashdọd wee bilie n’isi ụtụtụ echi ya, ma, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova.+ Ha wee buru Degọn debeghachi ya n’ebe ọ na-adị.+ Daniel 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nebukadneza bụ́ eze kpụrụ ihe oyiyi+ ọlaedo nke ịdị elu ya dị kubit iri isii, obosara ya dịkwa kubit isii. O guzobere ya na mbara ala Dura, n’ógbè Babịlọn a na-achị achị.+
3 Ndị Ashdọd wee bilie n’isi ụtụtụ echi ya, ma, lee, Degọn dara kpuo ihu n’ala n’ihu igbe Jehova.+ Ha wee buru Degọn debeghachi ya n’ebe ọ na-adị.+
3 Nebukadneza bụ́ eze kpụrụ ihe oyiyi+ ọlaedo nke ịdị elu ya dị kubit iri isii, obosara ya dịkwa kubit isii. O guzobere ya na mbara ala Dura, n’ógbè Babịlọn a na-achị achị.+