Aịzaya 40:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Omenkà emewo ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ onye na-eji ígwè akpụ ihe na-ejikwa ọlaedo machie ya,+ ọ na-akpụkwa ihe ịchọ mma ọlaọcha.+ Ọrụ Ndịozi 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ya mere, ebe ọ bụ na anyị bụ ndị Chineke mụrụ,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke+ yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume, dị ka ihe a kpụrụ akpụ site na nkà na nchepụta nke mmadụ.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
19 Omenkà emewo ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ onye na-eji ígwè akpụ ihe na-ejikwa ọlaedo machie ya,+ ọ na-akpụkwa ihe ịchọ mma ọlaọcha.+
29 “Ya mere, ebe ọ bụ na anyị bụ ndị Chineke mụrụ,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke+ yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume, dị ka ihe a kpụrụ akpụ site na nkà na nchepụta nke mmadụ.+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+