Joshụa 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Jehova Chineke,+ Onye Dị Ike,+ Jehova Chineke, Onye Dị Ike,+ ọ bụ ya maara,+ Izrel ga-amatakwa.+ Ọ bụrụ na ọ bụ ka unu nupụ isi,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ ekwesịghị ntụkwasị obi nye Jehova,+ azọpụtala anyị taa. Abụ Ọma 50:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Onye Dị Ike,+ Chineke, bụ́ Jehova,+ ekwuwo okwu,+O wee kpọọ ụwa òkù,+Malite n’ọwụwa anyanwụ ruo n’ọdịda ya.+ Aịzaya 46:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chetanụ ihe mbụ ndị mere n’oge dị anya gara aga,+ na abụ m Chineke,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ,+ ọ dịghịkwa onye dị ka m;+
22 “Jehova Chineke,+ Onye Dị Ike,+ Jehova Chineke, Onye Dị Ike,+ ọ bụ ya maara,+ Izrel ga-amatakwa.+ Ọ bụrụ na ọ bụ ka unu nupụ isi,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ ekwesịghị ntụkwasị obi nye Jehova,+ azọpụtala anyị taa.
50 Onye Dị Ike,+ Chineke, bụ́ Jehova,+ ekwuwo okwu,+O wee kpọọ ụwa òkù,+Malite n’ọwụwa anyanwụ ruo n’ọdịda ya.+
9 Chetanụ ihe mbụ ndị mere n’oge dị anya gara aga,+ na abụ m Chineke,+ ọ dịghị Chineke ọzọ dịnụ,+ ọ dịghịkwa onye dị ka m;+