Abụ Ọma 50:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Onye Dị Ike,+ Chineke, bụ́ Jehova,+ ekwuwo okwu,+O wee kpọọ ụwa òkù,+Malite n’ọwụwa anyanwụ ruo n’ọdịda ya.+ Ọrụ Ndịozi 17:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “Ya mere, ebe ọ bụ na anyị bụ ndị Chineke mụrụ,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke+ yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume, dị ka ihe a kpụrụ akpụ site na nkà na nchepụta nke mmadụ.+
50 Onye Dị Ike,+ Chineke, bụ́ Jehova,+ ekwuwo okwu,+O wee kpọọ ụwa òkù,+Malite n’ọwụwa anyanwụ ruo n’ọdịda ya.+
29 “Ya mere, ebe ọ bụ na anyị bụ ndị Chineke mụrụ,+ anyị ekwesịghị iche na Chineke+ yiri ọlaedo ma ọ bụ ọlaọcha ma ọ bụ nkume, dị ka ihe a kpụrụ akpụ site na nkà na nchepụta nke mmadụ.+