Joshụa 22:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “Jehova, Chi kacha chi niile, ma ihe mere. Jehova,+ Chi kacha chi niile, ma ihe mere anyị ji mee ihe a. Ndị Izrel ga-amatakwa. Ọ bụrụ na anyị nupụụrụ Jehova isi, mebiekwa iwu ya, ya azọpụtala anyị taa.
22 “Jehova, Chi kacha chi niile, ma ihe mere. Jehova,+ Chi kacha chi niile, ma ihe mere anyị ji mee ihe a. Ndị Izrel ga-amatakwa. Ọ bụrụ na anyị nupụụrụ Jehova isi, mebiekwa iwu ya, ya azọpụtala anyị taa.