Joshụa 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Jehova Chineke,+ Onye Dị Ike,+ Jehova Chineke, Onye Dị Ike,+ ọ bụ ya maara,+ Izrel ga-amatakwa.+ Ọ bụrụ na ọ bụ ka unu nupụ isi,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ ekwesịghị ntụkwasị obi nye Jehova,+ azọpụtala anyị taa.
22 “Jehova Chineke,+ Onye Dị Ike,+ Jehova Chineke, Onye Dị Ike,+ ọ bụ ya maara,+ Izrel ga-amatakwa.+ Ọ bụrụ na ọ bụ ka unu nupụ isi,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ ekwesịghị ntụkwasị obi nye Jehova,+ azọpụtala anyị taa.