Ndị Ikpe 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee nyeghachi nne ya ọlaọcha ahụ, nne ya wee were narị mkpụrụ ego ọlaọcha abụọ nye onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe.+ O wee mee ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ;+ o wee dịrị n’ụlọ Maịka. Jeremaya 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ya mma.+ Ha na-eji ntu na hama kụgide ha, ka ọ ghara inwe nke ga-ete kweke kweke.+
4 O wee nyeghachi nne ya ọlaọcha ahụ, nne ya wee were narị mkpụrụ ego ọlaọcha abụọ nye onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe.+ O wee mee ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ;+ o wee dịrị n’ụlọ Maịka.
4 Mmadụ na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ya mma.+ Ha na-eji ntu na hama kụgide ha, ka ọ ghara inwe nke ga-ete kweke kweke.+