Abụ Ọma 115:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Arụsị ha bụ ọlaọcha na ọlaedo,+Ọrụ aka mmadụ.+ Abụ Ọma 135:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Arụsị mba niile bụ ọlaọcha na ọlaedo,+Ọrụ aka mmadụ.+ Aịzaya 40:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Omenkà emewo ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ onye na-eji ígwè akpụ ihe na-ejikwa ọlaedo machie ya,+ ọ na-akpụkwa ihe ịchọ mma ọlaọcha.+ Hosia 13:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugbu a, ha na-emekwu mmehie, jirikwa ọlaọcha ha na-emere onwe ha ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ arụsị dị iche iche,+ dị ka nghọta ha si dị, ha niile bụ aka ọrụ ndị omenkà.+ Ha na-agwa ha, sị, ‘Ka ụmụ mmadụ ndị na-achụ àjà susuo ụmụ ehi ọnụ.’+
19 Omenkà emewo ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ onye na-eji ígwè akpụ ihe na-ejikwa ọlaedo machie ya,+ ọ na-akpụkwa ihe ịchọ mma ọlaọcha.+
2 Ugbu a, ha na-emekwu mmehie, jirikwa ọlaọcha ha na-emere onwe ha ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ arụsị dị iche iche,+ dị ka nghọta ha si dị, ha niile bụ aka ọrụ ndị omenkà.+ Ha na-agwa ha, sị, ‘Ka ụmụ mmadụ ndị na-achụ àjà susuo ụmụ ehi ọnụ.’+