Abụ Ọma 115:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Arụsị ha bụ ọlaọcha na ọlaedo,+Ọrụ aka mmadụ.+ Aịzaya 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 E nwere ndị na-awụfusị ọlaedo dị n’akpa, ndị na-eji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ atụ ọlaọcha. Ha na-ego onye na-eji ígwè akpụ ihe, o wee jiri ya kpụọ chi.+ Ha na-adara ya n’ala, ee, ha na-akpọrọ ya isiala.+ Jeremaya 10:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmadụ na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ya mma.+ Ha na-eji ntu na hama kụgide ha, ka ọ ghara inwe nke ga-ete kweke kweke.+ Hosia 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ọ mataghị+ na ọ bụ m nyere ya nri+ na mmanya dị ụtọ na mmanụ, nakwa na ọ bụ m mere ka o nwejuo ọlaọcha na ọlaedo enweju, bụ́ ndị ha ji fee Bel.+
6 E nwere ndị na-awụfusị ọlaedo dị n’akpa, ndị na-eji ihe ọ̀tụ̀tụ̀ atụ ọlaọcha. Ha na-ego onye na-eji ígwè akpụ ihe, o wee jiri ya kpụọ chi.+ Ha na-adara ya n’ala, ee, ha na-akpọrọ ya isiala.+
4 Mmadụ na-eji ọlaọcha na ọlaedo chọọ ya mma.+ Ha na-eji ntu na hama kụgide ha, ka ọ ghara inwe nke ga-ete kweke kweke.+
8 Ma ọ mataghị+ na ọ bụ m nyere ya nri+ na mmanya dị ụtọ na mmanụ, nakwa na ọ bụ m mere ka o nwejuo ọlaọcha na ọlaedo enweju, bụ́ ndị ha ji fee Bel.+