1 Ndị Eze 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, eze natara ndụmọdụ+ wee mee nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe siri ike nke ukwuu unu ịgbagowe Jeruselem. Lee Chineke gị,+ Izrel, nke kpọpụtara gị n’ala Ijipt.”+ 1 Ndị Eze 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Emewokwa m ka puku mmadụ asaa fọdụ n’Izrel,+ bụ́ ikpere niile na-egbubereghị Bel n’ala,+ na ọnụ ọ bụla nke na-esusubeghị ya.”+
28 Ya mere, eze natara ndụmọdụ+ wee mee nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe siri ike nke ukwuu unu ịgbagowe Jeruselem. Lee Chineke gị,+ Izrel, nke kpọpụtara gị n’ala Ijipt.”+
18 Emewokwa m ka puku mmadụ asaa fọdụ n’Izrel,+ bụ́ ikpere niile na-egbubereghị Bel n’ala,+ na ọnụ ọ bụla nke na-esusubeghị ya.”+