Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 18:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ya mere, ha weere nwa oké ehi ahụ o nyere ha. Ha wee kwadebe ya, ha nọkwa na-akpọku aha Bel malite n’ụtụtụ ruo n’ehihie, sị: “Bel, za anyị!” Ma a nụghị olu ọ bụla,+ ọ dịghịkwa onye na-azaghachi.+ Ha wee na-awụgharị gburugburu ebe ịchụàjà ahụ nke ha rụrụ.

  • Aịzaya 37:38
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 38 O wee ruo na mgbe ọ na-akpọ isiala n’ụlọ Nisrọk+ bụ́ chi ya,+ Adramelek na Shariza, bụ́ ụmụ ya ndị ikom, weere mma agha gbuo ya,+ ha wee gbaga n’ala Ararat.+ Isa-hadọn+ nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.

  • Jeremaya 2:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 “Ma olee ebe chi ndị i meere onwe gị nọ?+ Ka ha bilie ma ọ bụrụ na ha nwere ike ịzọpụta gị n’oge ọdachi gị.+ N’ihi na dị ka obodo gị dị ọtụtụ, otú ahụ ka chi gị dị ọtụtụ, gị Juda.+

  • Jona 1:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ndị na-arụ ọrụ n’ụgbọ mmiri ahụ wee tụwa egwu, na-eti mkpu enyemaka, onye nke ọ bụla ana-etiku chi ya.+ Ha wee na-atụnye ngwongwo ndị dị n’ụgbọ ahụ n’ime oké osimiri iji mee ka ịdị arọ nke ụgbọ ahụ belata.+ Ma Jona gbadara n’ala ala ụgbọ ahụ, wee dinara na-arahụ ụra dị omimi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya