-
Jeremaya 51:27Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
27 “Gwunyenụ ihe mgbaàmà n’ala ahụ.+ Fụọnụ opi n’etiti mba dị iche iche. Kwadebenụ mba dị iche iche ka ha buso ya agha.*+ Kpọkọtanụ alaeze Ararat,+ alaeze Minaị na nke Ashkenaz+ ka ha buso ya agha. Họpụtanụ onye ga-ewe ndị agha n’ọrụ ka ha buso ya agha. Mee ka ịnyịnya+ bịa dị ka ụmụ igurube na-ama ogwu.
-