Jeremaya 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 M ga-edo ndị ga-ebibi gị nsọ,+ onye nke ọ bụla na ngwá ọgụ ya;+ ha ga-egbutu osisi sida gị ndị kasị mma,+ meekwa ka ha daba n’ọkụ.+
7 M ga-edo ndị ga-ebibi gị nsọ,+ onye nke ọ bụla na ngwá ọgụ ya;+ ha ga-egbutu osisi sida gị ndị kasị mma,+ meekwa ka ha daba n’ọkụ.+