-
Ezikiel 9:1Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
9 O wee jiri oké olu kpọọ òkù ná ntị m, sị: “Meenụ ka ndị na-ebibi obodo a bịa nso, onye nke ọ bụla jiri ngwá ọgụ ọ ga-eji bibie obodo a!”
-