Aịzaya 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mụ onwe m enyewo ndị m doro nsọ iwu.+ Akpọwokwa m ndị dike m maka igosi iwe m,+ bụ́ ndị m na-enwe oké aṅụrị.
3 Mụ onwe m enyewo ndị m doro nsọ iwu.+ Akpọwokwa m ndị dike m maka igosi iwe m,+ bụ́ ndị m na-enwe oké aṅụrị.