Jeremaya 21:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-emekwa ka unu zaa ajụjụ+ dị ka ihe unu metara si dị,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-esunye oké ọhịa ya ọkụ,+ ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’”+ Zekaraya 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Lebanọn,+ meghee ụzọ gị, ka ọkụ gbaa osisi sida gị.+
14 M ga-emekwa ka unu zaa ajụjụ+ dị ka ihe unu metara si dị,’+ ka Jehova kwuru. ‘M ga-esunye oké ọhịa ya ọkụ,+ ọ ga-erepịakwa ihe niile gbara ya gburugburu.’”+