-
Aịzaya 37:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 I si n’ọnụ ndị na-ejere gị ozi kwaa Jehova emo, ị na-asịkwa,+
‘Mụ onwe m ga-eji ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya agha m+—
M ga-agbagorokwa n’ebe kasị elu n’ógbè ndị bụ́ ugwu ugwu,+
N’ebe ndị dị n’ime ime Lebanọn;+
M ga-egbutukwa osisi sida ya ndị dị oké elu, na osisi junipa ya ndị kasị mma.+
M ga-abanyekwa n’ebe kasị elu na ya, n’oké ọhịa nke ubi mkpụrụ osisi ya.+
-