-
2 Ndị Eze 19:23Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
23 I si n’ọnụ ndị ozi gị+ kwaa Jehova emo, ị na-asịkwa,+
‘Mụ onwe m ga-eji ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya agha m+—
M ga-agbagorokwa n’ebe kasị elu n’ógbè ndị bụ́ ugwu ugwu,+
N’ebe ndị dị n’ime ime Lebanọn;+
M ga-egbutukwa osisi sida+ ya ndị dị oké elu, na osisi junipa ya ndị kasị mma.+
M ga-abanyekwa n’ime ime ya, n’oké ọhịa nke ubi mkpụrụ osisi ya.+
-