9 Jehoash eze Izrel wee zigara Amazaya eze Juda ozi, sị: “Ahịhịa ogwu nke dị na Lebanọn zigaara osisi sida+ nke dị na Lebanọn ozi, sị, ‘Kpọnye nwa m nwoke ada gị ka ọ bụrụ nwunye ya.’ Otú ọ dị, anụ ọhịa nke nọ na Lebanọn gafeere ma zọda ahịhịa ogwu ahụ.+