Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 14:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Jehoash eze Izrel wee zigara Amazaya eze Juda ozi, sị: “Ahịhịa ogwu nke dị na Lebanọn zigaara osisi sida+ nke dị na Lebanọn ozi, sị, ‘Kpọnye nwa m nwoke ada gị ka ọ bụrụ nwunye ya.’ Otú ọ dị, anụ ọhịa nke nọ na Lebanọn gafeere ma zọda ahịhịa ogwu ahụ.+

  • Aịzaya 2:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 ọ ga-abịakwasịkwa osisi sida niile nke Lebanọn+ ndị dị elu na ndị e buliri elu nakwa oké osisi niile nke Beshan;+

  • Aịzaya 37:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 I si n’ọnụ ndị na-ejere gị ozi kwaa Jehova emo, ị na-asịkwa,+

      ‘Mụ onwe m ga-eji ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya agha m+—

      M ga-agbagorokwa n’ebe kasị elu n’ógbè ndị bụ́ ugwu ugwu,+

      N’ebe ndị dị n’ime ime Lebanọn;+

      M ga-egbutukwa osisi sida ya ndị dị oké elu, na osisi junipa ya ndị kasị mma.+

      M ga-abanyekwa n’ebe kasị elu na ya, n’oké ọhịa nke ubi mkpụrụ osisi ya.+

  • Ezikiel 31:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Lee! Onye Asiria, bụ́ osisi sida nke dị na Lebanọn,+ nke alaka ya mara mma,+ nke akwụkwọ ya rujuru eruju ma na-enye ndò, o tokwara ogologo,+ elu ya wee ruo n’eluigwe.+

  • Emọs 2:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “‘Ma mụ onwe m ekpochapụwo ndị Amọraịt+ n’ihi ha, bụ́ ndị toro ogologo dị ka osisi sida, ndị dịkwa ike dị ka oké osisi;+ m wee kpochapụ mkpụrụ ha ndị dị n’elu ha nakwa mgbọrọgwụ ha ndị dị n’ime ala.+

  • Zekaraya 11:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Tie mkpu ákwá, gị osisi junipa, n’ihi na osisi sida adawo; n’ihi na e bibiwo osisi ndị dị ukwuu!+ Tienụ mkpu ákwá, unu oké osisi ndị dị na Beshan, n’ihi na a lawo oké ọhịa a na-apụghị ịbanye abanye n’iyi!+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya