Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 80:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ndò ya kpuchiri ugwu dị iche iche,

      Alaka ya kpuchikwara osisi sida Chineke kụrụ.+

  • Aịzaya 37:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 I si n’ọnụ ndị na-ejere gị ozi kwaa Jehova emo, ị na-asịkwa,+

      ‘Mụ onwe m ga-eji ọtụtụ ụgbọ ịnyịnya agha m+—

      M ga-agbagorokwa n’ebe kasị elu n’ógbè ndị bụ́ ugwu ugwu,+

      N’ebe ndị dị n’ime ime Lebanọn;+

      M ga-egbutukwa osisi sida ya ndị dị oké elu, na osisi junipa ya ndị kasị mma.+

      M ga-abanyekwa n’ebe kasị elu na ya, n’oké ọhịa nke ubi mkpụrụ osisi ya.+

  • Ezikiel 17:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Sịkwa, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Nnukwu ugo,+ nke nwere nnukwu nku,+ nweekwa ábụ́bà ogologo, nke ábụ́bà juru n’ahụ́, tụọkwa àgwà, feere bịa Lebanọn+ wee fegoro n’elu elu osisi+ sida.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya