Ezikiel 17:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Kwuo, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Otu nnukwu ugo+ feere gaa Lebanọn+ fegoro n’elu elu otu osisi sida.+ Ugo ahụ tụrụ àgwà, nwee nnukwu nku. Ábụ́bà* juru ya n’ahụ́. Ábụ́bà ndị ahụ tokwara ogologo. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:3 Ezigbo Ofufe, p. 85
3 Kwuo, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Otu nnukwu ugo+ feere gaa Lebanọn+ fegoro n’elu elu otu osisi sida.+ Ugo ahụ tụrụ àgwà, nwee nnukwu nku. Ábụ́bà* juru ya n’ahụ́. Ábụ́bà ndị ahụ tokwara ogologo.