Aịzaya 10:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 O jiriwo ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ gbutuo alụghụlụ ndị dị n’oké ọhịa, onye dị ike ga-emekwa ka Lebanọn daa.+ Ezikiel 31:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Lee! Onye Asiria, bụ́ osisi sida nke dị na Lebanọn,+ nke alaka ya mara mma,+ nke akwụkwọ ya rujuru eruju ma na-enye ndò, o tokwara ogologo,+ elu ya wee ruo n’eluigwe.+
34 O jiriwo ngwá ọrụ e ji ígwè kpụọ gbutuo alụghụlụ ndị dị n’oké ọhịa, onye dị ike ga-emekwa ka Lebanọn daa.+
3 Lee! Onye Asiria, bụ́ osisi sida nke dị na Lebanọn,+ nke alaka ya mara mma,+ nke akwụkwọ ya rujuru eruju ma na-enye ndò, o tokwara ogologo,+ elu ya wee ruo n’eluigwe.+