Ezikiel 17:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Mụ onwe m ga-ewere ụfọdụ n’ime ọnụ ọnụ osisi sida toro ogologo;+ m ga-adọkwa ha; m ga-akapụ ome o pupụtara n’elu alaka ya,+ m ga-ejikwa aka m dọgharịa ya n’elu ugwu dị oké elu.+
22 “‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Mụ onwe m ga-ewere ụfọdụ n’ime ọnụ ọnụ osisi sida toro ogologo;+ m ga-adọkwa ha; m ga-akapụ ome o pupụtara n’elu alaka ya,+ m ga-ejikwa aka m dọgharịa ya n’elu ugwu dị oké elu.+