Daniel 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nke mbụ yiri ọdụm,+ o nwere nku ugo.+ M nọ na-ele anya ruo mgbe a kara ya nku, e sikwa n’ala selie ya elu+ ma mee ka o jiri ụkwụ abụọ guzoro dị ka mmadụ, e nyekwara ya obi mmadụ.+
4 “Nke mbụ yiri ọdụm,+ o nwere nku ugo.+ M nọ na-ele anya ruo mgbe a kara ya nku, e sikwa n’ala selie ya elu+ ma mee ka o jiri ụkwụ abụọ guzoro dị ka mmadụ, e nyekwara ya obi mmadụ.+