Ilu 30:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 ọdụm, anụ kasị ike n’etiti anụ ọhịa, nke na-adịghịkwa alaghachi azụ n’ihu onye ọ bụla;+ Daniel 2:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 onye o nyefekwara n’aka ya+ anụ ọhịa niile na anụ ufe nke eluigwe n’ebe ọ bụla ụmụ mmadụ bi, onye o mekwara ka ọ na-achị ha niile, ọ bụ gị bụ isi ọlaedo ahụ.+ Joel 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ dị mba dị ike, nke a na-apụghịkwa ịgụta ndị ya ọnụ,+ nke gbagotere wee bata n’ala m. Ezé ya bụ ezé ọdụm,+ o nwekwara ọkpụkpụ agba ọdụm.
38 onye o nyefekwara n’aka ya+ anụ ọhịa niile na anụ ufe nke eluigwe n’ebe ọ bụla ụmụ mmadụ bi, onye o mekwara ka ọ na-achị ha niile, ọ bụ gị bụ isi ọlaedo ahụ.+
6 N’ihi na ọ dị mba dị ike, nke a na-apụghịkwa ịgụta ndị ya ọnụ,+ nke gbagotere wee bata n’ala m. Ezé ya bụ ezé ọdụm,+ o nwekwara ọkpụkpụ agba ọdụm.