2 Samuel 17:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ike ga-agwụ+ ọbụna dike nke obi ya dị ka obi ọdụm;+ n’ihi na Izrel dum maara na nna gị bụ dike,+ otú ahụkwa ka ndị dike niile so ya dị.+ Abụ Ọma 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova, mee ka egwu jide ha,+Ka mba dị iche iche wee mara na ha bụ mmadụ efu.+ Sila.
10 Ike ga-agwụ+ ọbụna dike nke obi ya dị ka obi ọdụm;+ n’ihi na Izrel dum maara na nna gị bụ dike,+ otú ahụkwa ka ndị dike niile so ya dị.+