-
Aịzaya 31:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova gwara m: “Dị nnọọ ka ọdụm, bụ́ nwa ọdụm tojuru etoju,+ si aba mba mgbe ọ nọ n’elu anụ ọ dọgburu, mgbe a kpọkọtara ndị niile na-azụ atụrụ ka ha wakpo ya, ọ gaghị atụ ụjọ n’agbanyeghị iti mkpu ha, ọ gaghịkwa agba ọsọ n’agbanyeghị mkpọtụ ha na-eme; otú ahụ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha ga-agbadata ka o buo agha n’ihi Ugwu Zayọn nakwa n’ihi ugwu nta ya.+
-