Ọnụ Ọgụgụ 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ makpurula. O dinarala ka ọdụm. Ebe ọ dị ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa chọọ ya okwu? Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi. Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+
9 Ọ makpurula. O dinarala ka ọdụm. Ebe ọ dị ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa chọọ ya okwu? Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi. Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+