Ọnụ Ọgụgụ 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O huuru ehuru, ọ makpu dị ka ọdụm,Dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi,+Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+
9 O huuru ehuru, ọ makpu dị ka ọdụm,Dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+Ndị na-agọzi gị bụ ndị a gọziri agọzi,+Ndị na-abụ gị ọnụ bụ ndị a bụrụ ọnụ.”+