Jenesis 49:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-esi n’anụ oriri bilie. Ọ makpuuru n’ala, ọ gbatịrị onwe ya dị ka ọdụm, dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+
9 Juda bụ nwa ọdụm.+ Nwa m, ị ga-esi n’anụ oriri bilie. Ọ makpuuru n’ala, ọ gbatịrị onwe ya dị ka ọdụm, dịkwa ka ọdụm, ònye ga-anwa anwa kpọtee ya?+