Abụ Ọma 125:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn,+ nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji, kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 42:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+ Zekaraya 12:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-abụ ihe nchebe gburugburu ndị bi na Jeruselem;+ onye ọ bụla n’ime ha nke na-ada ada ga-esi ike n’ụbọchị ahụ dị ka Devid,+ ụlọ Devid ga-adịkwa ike dị ka chi;+ dị ka mmụọ ozi Jehova nke na-ebutere ha ụzọ.+
125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn,+ nke a na-apụghị ime ka ọ maa jijiji, kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
13 Jehova ga-apụta dị ka dike.+ Ọ ga-akpọte ekworo dị ka onye agha.+ Ọ ga-eti mkpu, ee, ọ ga-eti mkpu agha;+ ọ ga-egosi na ya ka ndị iro ya ike.+
8 N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-abụ ihe nchebe gburugburu ndị bi na Jeruselem;+ onye ọ bụla n’ime ha nke na-ada ada ga-esi ike n’ụbọchị ahụ dị ka Devid,+ ụlọ Devid ga-adịkwa ike dị ka chi;+ dị ka mmụọ ozi Jehova nke na-ebutere ha ụzọ.+