Abụ Ọma 125:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn, bụ́ ugwu a na-enweghị ike ime ka ọ maa jijiji,Kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+
125 Ndị tụkwasịrị Jehova obi+Dị ka Ugwu Zayọn, bụ́ ugwu a na-enweghị ike ime ka ọ maa jijiji,Kama ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi.+