1 Ndị Eze 8:12, 13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Solomọn kwuru n’oge ahụ, sị: “Jehova, i kwuru na ị ga-ebi n’ígwé ojii.+ 13 M rụọlara gị nnukwu ụlọ ka ọ bụrụ ebe ị ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.”+ Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,Bụ́ obodo Eze Ukwu,+Mara mma n’ebe dị ezigbo elu ọ dị, bụrụkwa obodo na-eme ka ụwa niile ṅụrịa ọṅụ.+ Abụ Ọma 132:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na Jehova ahọrọla Zayọn.+ Ọ bụ ebe ọ chọrọ ibi. Ọ sịrị:+ 14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ.
12 Solomọn kwuru n’oge ahụ, sị: “Jehova, i kwuru na ị ga-ebi n’ígwé ojii.+ 13 M rụọlara gị nnukwu ụlọ ka ọ bụrụ ebe ị ga-ebi ruo mgbe ebighị ebi.”+
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,Bụ́ obodo Eze Ukwu,+Mara mma n’ebe dị ezigbo elu ọ dị, bụrụkwa obodo na-eme ka ụwa niile ṅụrịa ọṅụ.+
13 N’ihi na Jehova ahọrọla Zayọn.+ Ọ bụ ebe ọ chọrọ ibi. Ọ sịrị:+ 14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ.