Abụ Ọma 78:69 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 69 Ọ rụrụ ebe nsọ ya ka ọ na-adị mgbe niile ka eluigwe,+Meekwa ka ọ dị ka ụwa nke o kere ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 132:13, 14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na Jehova ahọrọla Zayọn.+ Ọ bụ ebe ọ chọrọ ibi. Ọ sịrị:+ 14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ.
69 Ọ rụrụ ebe nsọ ya ka ọ na-adị mgbe niile ka eluigwe,+Meekwa ka ọ dị ka ụwa nke o kere ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+
13 N’ihi na Jehova ahọrọla Zayọn.+ Ọ bụ ebe ọ chọrọ ibi. Ọ sịrị:+ 14 “Ebe a bụ ebe m ga-anọ na-ezu ike ruo mgbe ebighị ebi. Ọ bụ ebe a ka m ga-ebi+ n’ihi na ọ bụ ihe m chọrọ.