Abụ Ọma 104:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ tọsiri ntọala ụwa ike.+ A gaghị ebupụli ya ebupụ* ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Abụ Ọma 119:90 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 90 Ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+ Ị tọsiri ntọala ụwa ike, ka o wee dịgide.+ Ekliziastis 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Otu ọgbọ na-agafe, ọgbọ ọzọ na-abịakwa,Ma ụwa na-adịru mgbe ebighị ebi.+