Abụ Ọma 78:69 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 69 Ọ rụrụ ebe nsọ ya ka ọ na-adị mgbe niile ka eluigwe,+Meekwa ka ọ dị ka ụwa nke o kere ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 104:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ tọsiri ntọala ụwa ike.+ A gaghị ebupụli ya ebupụ* ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Abụ Ọma 119:90 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 90 Ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi n’ọgbọ niile.+ Ị tọsiri ntọala ụwa ike, ka o wee dịgide.+
69 Ọ rụrụ ebe nsọ ya ka ọ na-adị mgbe niile ka eluigwe,+Meekwa ka ọ dị ka ụwa nke o kere ka ọ dịruo mgbe ebighị ebi.+