Hosia 11:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha ga-eso Jehova.+ Ọ ga-ebigbọ dị ka ọdụm;+ n’ihi na ya onwe ya ga-ebigbọ,+ ụmụ ga-esi n’ebe ọdịda anyanwụ mara jijiji bịa.+ Emọs 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọdụm ebigbọwo!+ Olee onye na-agaghị atụ egwu? Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ekwuwo okwu! Olee onye na-agaghị ebu amụma?’+
10 Ha ga-eso Jehova.+ Ọ ga-ebigbọ dị ka ọdụm;+ n’ihi na ya onwe ya ga-ebigbọ,+ ụmụ ga-esi n’ebe ọdịda anyanwụ mara jijiji bịa.+
8 Ọdụm ebigbọwo!+ Olee onye na-agaghị atụ egwu? Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ekwuwo okwu! Olee onye na-agaghị ebu amụma?’+